1 Ihe E Mere 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Gaa gwa Devid bụ́ ohu m, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ọ bụghị gị ga-ewuru m ụlọ m ga-ebi.+ 2 Ihe E Mere 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ naanị na ọ bụghị gị ga-ewu ụlọ ahụ,+ kama ọ bụ nwa gị nke ga-esi n’úkwù gị pụta ga-ewuru aha m ụlọ.’+
9 Ọ bụ naanị na ọ bụghị gị ga-ewu ụlọ ahụ,+ kama ọ bụ nwa gị nke ga-esi n’úkwù gị pụta ga-ewuru aha m ụlọ.’+