2 Samuel 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Henọn wee kpọrọ ndị na-ejere Devid ozi kpụchapụ ọkara ajị agba ha+ ma chawaa uwe mwụda ha ruo n’ikè wee hapụ ha ka ha lawa.+
4 Henọn wee kpọrọ ndị na-ejere Devid ozi kpụchapụ ọkara ajị agba ha+ ma chawaa uwe mwụda ha ruo n’ikè wee hapụ ha ka ha lawa.+