2 Samuel 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee mee ka e nwee ọrịa na-efe efe+ n’Izrel malite n’ụtụtụ ruo n’oge a kara aka, nke mere ka puku mmadụ iri asaa n’ime ndị Izrel nwụọ+ malite na Dan ruo Bia-shiba.+
15 Jehova wee mee ka e nwee ọrịa na-efe efe+ n’Izrel malite n’ụtụtụ ruo n’oge a kara aka, nke mere ka puku mmadụ iri asaa n’ime ndị Izrel nwụọ+ malite na Dan ruo Bia-shiba.+