46 E mesịa, Mozis gwara Erọn, sị: “Were ihe ịgụ ọkụ gụta ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ,+ tinyekwa ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ na ya ma gakwuru nzukọ ahụ ọsọ ọsọ kpuchie mmehie ha,+ n’ihi na iwe eweela Jehova.+ Ihe otiti amalitewo!”
24 Joab+ nwa Zeruya malitere ịgụ ha ọnụ, ma ọ gụchaghị ha;+ e wee weso Izrel iwe+ n’ihi nke a, e denyeghịkwa ọnụ ọgụgụ ahụ n’ihe ndekọ nke ihe ndị mere n’ụbọchị Eze Devid.