Levitikọs 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ọkụ wee si n’ihu Jehova+ pụta malite irepịa àjà nsure ọkụ ahụ na abụba ndị ahụ dị n’elu ebe ịchụàjà. Mgbe ha niile hụrụ ya, ha malitere iti mkpu+ wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala. 1 Ndị Eze 18:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọkụ+ nke Jehova wee daa repịa àjà nsure ọkụ+ ahụ na nkụ ahụ na nkume ndị ahụ na ájá, ọ mịkọkwaara mmiri dị n’olulu ahụ.+ 2 Ihe E Mere 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ozugbo Sọlọmọn kpechara ekpere,+ ọkụ si n’eluigwe daa+ wee rechapụ anụ àjà nsure ọkụ ahụ+ na àjà nkịtị, ebube Jehova+ wee jupụta n’ụlọ ahụ.
24 ọkụ wee si n’ihu Jehova+ pụta malite irepịa àjà nsure ọkụ ahụ na abụba ndị ahụ dị n’elu ebe ịchụàjà. Mgbe ha niile hụrụ ya, ha malitere iti mkpu+ wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.
38 Ọkụ+ nke Jehova wee daa repịa àjà nsure ọkụ+ ahụ na nkụ ahụ na nkume ndị ahụ na ájá, ọ mịkọkwaara mmiri dị n’olulu ahụ.+
7 Ozugbo Sọlọmọn kpechara ekpere,+ ọkụ si n’eluigwe daa+ wee rechapụ anụ àjà nsure ọkụ ahụ+ na àjà nkịtị, ebube Jehova+ wee jupụta n’ụlọ ahụ.