2 Samuel 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe ụbọchị gị ga-ezu,+ ị ga-esoro nna nna gị hà dinaa,+ mgbe ahụ, m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-esi n’ahụ́ gị pụta, bilie mgbe ị nwụsịrị; m ga-emekwa ka alaeze ya guzosie ike.+ 1 Ihe E Mere 28:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ime ụmụ m niile (n’ihi na Jehova nyere m ọtụtụ ụmụ)+ ọ họọrọ Sọlọmọn+ nwa m ịnọkwasị n’ocheeze+ nke alaeze Jehova ịchị Izrel.
12 Mgbe ụbọchị gị ga-ezu,+ ị ga-esoro nna nna gị hà dinaa,+ mgbe ahụ, m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-esi n’ahụ́ gị pụta, bilie mgbe ị nwụsịrị; m ga-emekwa ka alaeze ya guzosie ike.+
5 n’ime ụmụ m niile (n’ihi na Jehova nyere m ọtụtụ ụmụ)+ ọ họọrọ Sọlọmọn+ nwa m ịnọkwasị n’ocheeze+ nke alaeze Jehova ịchị Izrel.