1 Ndị Eze 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee, m na-eche echiche iwuru aha Jehova bụ́ Chineke m ụlọ,+ dị nnọọ ka Jehova kwere Devid nna m ná nkwa, sị, ‘Ọ bụ nwa gị nke m ga-eme ka ọ nọkwasị n’ocheeze gị n’ọnọdụ gị ga-ewuru aha m ụlọ.’+ 1 Ihe E Mere 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ya ga-ewuru m ụlọ,+ m ga-emekwa ka ocheeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+
5 Lee, m na-eche echiche iwuru aha Jehova bụ́ Chineke m ụlọ,+ dị nnọọ ka Jehova kwere Devid nna m ná nkwa, sị, ‘Ọ bụ nwa gị nke m ga-eme ka ọ nọkwasị n’ocheeze gị n’ọnọdụ gị ga-ewuru aha m ụlọ.’+