2 Samuel 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+ 1 Ihe E Mere 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ya ga-ewuru m ụlọ,+ m ga-emekwa ka ocheeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+ 1 Ihe E Mere 22:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ ya onwe ya ga-abụrụ m nwa,+ mụ onwe m ga-abụkwara ya nna.+ M ga-emekwa ka ocheeze nke ọbụbụeze ya+ n’Izrel guzosie ike ruo mgbe a na-akaghị aka.’ 1 Ihe E Mere 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ọ sịkwara m, ‘Ọ bụ Sọlọmọn nwa gị ga-ewu ụlọ m+ na ogige m; n’ihi na ahọrọwo m ya ka ọ bụrụ nwa m,+ mụ onwe m ga-abụkwa nna ya.+ Zekaraya 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Sịkwa ya,“‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ọ bụ nwoke a+ ka aha ya bụ Ome.+ Ọ ga-esi n’ọnọdụ ya pulite, ọ ga-ewukwa ụlọ nsọ Jehova.+
13 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+
10 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ ya onwe ya ga-abụrụ m nwa,+ mụ onwe m ga-abụkwara ya nna.+ M ga-emekwa ka ocheeze nke ọbụbụeze ya+ n’Izrel guzosie ike ruo mgbe a na-akaghị aka.’
6 “Ọ sịkwara m, ‘Ọ bụ Sọlọmọn nwa gị ga-ewu ụlọ m+ na ogige m; n’ihi na ahọrọwo m ya ka ọ bụrụ nwa m,+ mụ onwe m ga-abụkwa nna ya.+
12 Sịkwa ya,“‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ọ bụ nwoke a+ ka aha ya bụ Ome.+ Ọ ga-esi n’ọnọdụ ya pulite, ọ ga-ewukwa ụlọ nsọ Jehova.+