1 Ndị Eze 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị nchụàjà wee bubata igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ọ ga na-adị,+ n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime ụlọ ahụ, bụ́ Ebe Kasị Nsọ, n’okpuru nku cherọb ndị ahụ.+ 1 Ndị Eze 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 nakwa na m ga-ewepụta n’ebe ahụ ebe m ga-adọba Igbe e tinyere ọgbụgba ndụ+ nke Jehova na nna nna anyị hà gbara mgbe ọ na-akpọpụta ha n’ala Ijipt.” 2 Ihe E Mere 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị nchụàjà wee bubata igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ọ ga na-adị, n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime+ ụlọ ahụ, n’Ebe Kasị Nsọ,+ n’okpuru nku cherọb ndị ahụ.+
6 Ndị nchụàjà wee bubata igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ọ ga na-adị,+ n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime ụlọ ahụ, bụ́ Ebe Kasị Nsọ, n’okpuru nku cherọb ndị ahụ.+
21 nakwa na m ga-ewepụta n’ebe ahụ ebe m ga-adọba Igbe e tinyere ọgbụgba ndụ+ nke Jehova na nna nna anyị hà gbara mgbe ọ na-akpọpụta ha n’ala Ijipt.”
7 Ndị nchụàjà wee bubata igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ọ ga na-adị, n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime+ ụlọ ahụ, n’Ebe Kasị Nsọ,+ n’okpuru nku cherọb ndị ahụ.+