1 Ndị Eze 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Elihoref na Ahaịja, ụmụ Shaịsha, bụ ndị odeakwụkwọ;+ Jehọshafat+ nwa Ahaịlọd bụ onye na-edekọ ihe; 2 Ihe E Mere 34:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 bụ ndị isi nke ndị na-ebu ibu,+ bụrụkwa ndị nlekọta+ nke ndị niile na-arụ ọrụ dị iche iche. E nwekwara ndị Livaị+ bụ́ ndị odeakwụkwọ+ na ndị isi na ndị nche ọnụ ụzọ ámá.+
13 bụ ndị isi nke ndị na-ebu ibu,+ bụrụkwa ndị nlekọta+ nke ndị niile na-arụ ọrụ dị iche iche. E nwekwara ndị Livaị+ bụ́ ndị odeakwụkwọ+ na ndị isi na ndị nche ọnụ ụzọ ámá.+