12 Mozis wee gwa Erọn, gwakwa Elieza na Ịtama bụ́ ụmụ ya ndị fọdụrụ, sị: “Werenụ àjà ọka*+ fọdụrụ n’àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, nọrọkwanụ nso n’ebe ịchụàjà rie ya n’etinyeghị ya ihe na-eko achịcha, n’ihi na ọ bụ ihe kasị nsọ.+
39 Elieza onye nchụàjà wee were ihe ịgụ ọkụ+ ndị ahụ e ji ọla kọpa mee, nke ndị ahụ ọkụ regburu wetara, e wee tisaa ha ka ha bụrụ ihe a ga-eji machie ebe ịchụàjà ahụ,