1 Ihe E Mere 27:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Onye na-elekọta akụ̀ eze+ bụ Azmavet nwa Adiel. Onye na-elekọta akụ̀ ndị dị n’ubi+ nakwa ndị dị n’obodo ukwu+ nakwa n’obodo nta dị iche iche nakwa n’ụlọ elu dị iche iche bụ Jọnatan nwa Ọzaya.
25 Onye na-elekọta akụ̀ eze+ bụ Azmavet nwa Adiel. Onye na-elekọta akụ̀ ndị dị n’ubi+ nakwa ndị dị n’obodo ukwu+ nakwa n’obodo nta dị iche iche nakwa n’ụlọ elu dị iche iche bụ Jọnatan nwa Ọzaya.