1 Ihe E Mere 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma okwu Jehova gbochiri m, wee sị, ‘Ị wụfuwo ọbara nke ukwuu,+ i buwokwa oké agha dị iche iche.+ Ị gaghị ewuru aha m ụlọ,+ n’ihi na ị wụfuwo ọbara nke ukwuu n’elu ala n’ihu m.
8 Ma okwu Jehova gbochiri m, wee sị, ‘Ị wụfuwo ọbara nke ukwuu,+ i buwokwa oké agha dị iche iche.+ Ị gaghị ewuru aha m ụlọ,+ n’ihi na ị wụfuwo ọbara nke ukwuu n’elu ala n’ihu m.