Jenesis 31:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee gbapụ, o bilikwara gafee Osimiri Yufretis,+ ya na ihe niile o nwere. Mgbe e mesịrị, o chere ihu n’ógbè Gilied bụ́ ugwu ugwu.+ Ọnụ Ọgụgụ 32:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad+ wee nwee ìgwè anụ ụlọ, anụ ụlọ ha dị nnọọ ọtụtụ n’ezie. Ha wee hụ ala Jeza+ na ala Gilied, ma, lee! ọ bụ ebe ịzụ anụ ụlọ. Diuterọnọmi 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 obodo niile ndị dị n’ala dị larịị nakwa Gilied dum na Beshan dum ruo Saleka+ na Edriaị,+ bụ́ obodo ndị dị na Beshan bụ́ ala Ọg chịrị.
21 O wee gbapụ, o bilikwara gafee Osimiri Yufretis,+ ya na ihe niile o nwere. Mgbe e mesịrị, o chere ihu n’ógbè Gilied bụ́ ugwu ugwu.+
32 Ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad+ wee nwee ìgwè anụ ụlọ, anụ ụlọ ha dị nnọọ ọtụtụ n’ezie. Ha wee hụ ala Jeza+ na ala Gilied, ma, lee! ọ bụ ebe ịzụ anụ ụlọ.
10 obodo niile ndị dị n’ala dị larịị nakwa Gilied dum na Beshan dum ruo Saleka+ na Edriaị,+ bụ́ obodo ndị dị na Beshan bụ́ ala Ọg chịrị.