4 Anyị wee weghara obodo ya niile n’oge ahụ. Ọ dịghị obodo anyị na-anapụghị ha, obodo iri isii,+ bụ́ ógbè Agọb+ dum, bụ́ ala dị na Beshan+ nke Ọg chịrị.
43 bụ́ Biza+ nke dị n’ala ịkpa, n’ala dị larịị, maka ụmụ Ruben, nakwa Remọt+ nke dị na Gilied, maka ụmụ Gad, nakwa Golan+ nke dị na Beshan, maka ụmụ Manase.+
8 N’ógbè Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko, n’ebe ọwụwa anyanwụ, ha si n’ebo Ruben+ wepụta Biza+ nke dị n’ala ịkpa dị larịị, sikwa n’ebo Gad wepụta Remọt+ nke dị na Gilied, sikwa n’ebo Manase wepụta Golan+ nke dị na Beshan.