8 Ya mere, ha zipụrụ ozi wee kpọkọta ndị isi niile nke ndị Filistia, sị: “Gịnị ka anyị ga-eme igbe Chineke Izrel?” N’ikpeazụ, ha sịrị: “Ka e buru igbe Chineke Izrel gaa nkọnkọ nkọnkọ ruo Gat.”+ Ha wee buru igbe Chineke Izrel gaa nkọnkọ nkọnkọ ruo n’ebe ahụ.