1 Samuel 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee zie ozi, e wee gaa kpọta ya. Ọ na-acha ọbara ọbara,+ bụrụ nwa okorobịa anya ya mara mma, nke makwara mma ile anya. Jehova wee sị: “Bilie, tee ya mmanụ, n’ihi na ọ bụ onye a!”+
12 O wee zie ozi, e wee gaa kpọta ya. Ọ na-acha ọbara ọbara,+ bụrụ nwa okorobịa anya ya mara mma, nke makwara mma ile anya. Jehova wee sị: “Bilie, tee ya mmanụ, n’ihi na ọ bụ onye a!”+