2 Samuel 23:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe nwa oge gasịrị, Devid kwupụtara ihe na-agụ ya agụụ wee sị: “A sị nnọọ na m ga-aṅụ mmiri si n’olulu mmiri Betlehem nke dị n’ọnụ ụzọ ámá!”+
15 Mgbe nwa oge gasịrị, Devid kwupụtara ihe na-agụ ya agụụ wee sị: “A sị nnọọ na m ga-aṅụ mmiri si n’olulu mmiri Betlehem nke dị n’ọnụ ụzọ ámá!”+