1 Ihe E Mere 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe nwa oge gasịrị, Devid kwupụtara ihe na-agụ ya agụụ wee sị: “A sị nnọọ na m ga-aṅụ+ mmiri si n’olulu mmiri Betlehem,+ bụ́ nke dị n’ọnụ ụzọ ámá!”
17 Mgbe nwa oge gasịrị, Devid kwupụtara ihe na-agụ ya agụụ wee sị: “A sị nnọọ na m ga-aṅụ+ mmiri si n’olulu mmiri Betlehem,+ bụ́ nke dị n’ọnụ ụzọ ámá!”