Jenesis 32:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ozugbo Jekọb hụrụ ha, ọ sịrị: “Ihe a bụ ebe Chineke mara ụlọikwuu!”+ N’ihi ya, ọ kpọrọ ebe ahụ Mahaneyim.+ Joshụa 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee zaa, sị: “Ee e, kama mụ onwe m bịara ugbu a dị ka ọchịagha nke ụsụụ ndị agha Jehova.”+ Jọshụa wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpọọ isiala+ wee sị ya: “Gịnị ka onyenwe m na-agwa ohu ya?”
2 Ozugbo Jekọb hụrụ ha, ọ sịrị: “Ihe a bụ ebe Chineke mara ụlọikwuu!”+ N’ihi ya, ọ kpọrọ ebe ahụ Mahaneyim.+
14 O wee zaa, sị: “Ee e, kama mụ onwe m bịara ugbu a dị ka ọchịagha nke ụsụụ ndị agha Jehova.”+ Jọshụa wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpọọ isiala+ wee sị ya: “Gịnị ka onyenwe m na-agwa ohu ya?”