Ọnụ Ọgụgụ 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Kpọta ebo Livaị+ nso, meekwa ka ha guzoro n’ihu Erọn onye nchụàjà, ha ga na-ejekwara ya ozi.+ Ọnụ Ọgụgụ 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ọ̀ bụkwa obere ihe na ọ kpọtara gị na ụmụnne gị bụ́ ụmụ Livaị nso? Ùnu na-achọkwu inweta ọrụ ndị nchụàjà?+ 1 Ihe E Mere 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Devid wee sị: “Ọ dịghị onye ga-ebu igbe ezi Chineke ma ọ́ bụghị ndị Livaị, n’ihi na ọ bụ ha bụ ndị Jehova họọrọ ka ha na-ebu igbe Jehova+ ma na-ejere ya ozi+ ruo mgbe a na-akaghị aka.”
10 ọ̀ bụkwa obere ihe na ọ kpọtara gị na ụmụnne gị bụ́ ụmụ Livaị nso? Ùnu na-achọkwu inweta ọrụ ndị nchụàjà?+
2 Devid wee sị: “Ọ dịghị onye ga-ebu igbe ezi Chineke ma ọ́ bụghị ndị Livaị, n’ihi na ọ bụ ha bụ ndị Jehova họọrọ ka ha na-ebu igbe Jehova+ ma na-ejere ya ozi+ ruo mgbe a na-akaghị aka.”