2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha si n’ihe nketa ha nwetara nye ndị Livaị obodo+ ha ga-ebi, ha ga-enyekwa ndị Livaị ala ịta ahịhịa nke gbara obodo ndị ahụ gburugburu.+
54 Ọ bụ n’ebe ndị a ka ha bi, n’ebe dị iche iche ha mara ụlọikwuu ndị e ji mgbidi gbaa gburugburu n’ókèala ha,+ ndị e nyere ụmụ Erọn bụ́ ndị si n’ezinụlọ Kohat,+ n’ihi na ọ bụ ha ka nza daara.