Jenesis 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jọkshan wee mụọ Shiba+ na Didan.+ Ụmụ Didan wee bụrụ Ashurim na Letushim na Leumim. Aịzaya 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Okwu e kwuru megide mbara ọzara: Unu ga-arahụ n’oké ọhịa nke dị na mbara ọzara, unu ìgwè ndị njem nke ndị Didan.+
13 Okwu e kwuru megide mbara ọzara: Unu ga-arahụ n’oké ọhịa nke dị na mbara ọzara, unu ìgwè ndị njem nke ndị Didan.+