Ndị Ikpe 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee ruo n’abalị+ ahụ na Jehova sịrị ya: “Bilie, gbadaa buso ndị agha ahụ agha, n’ihi na enyefewo m ha n’aka gị.+ 1 Samuel 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ọ bụrụ na ha asị, ‘Bịanụ buso anyị agha!’ anyị ga-agbagokwa, n’ihi na Jehova ga-enyeferịrị ha n’aka anyị, nke a ga-abụkwara anyị ihe ịrịba ama.”+
9 O wee ruo n’abalị+ ahụ na Jehova sịrị ya: “Bilie, gbadaa buso ndị agha ahụ agha, n’ihi na enyefewo m ha n’aka gị.+
10 Ma ọ bụrụ na ha asị, ‘Bịanụ buso anyị agha!’ anyị ga-agbagokwa, n’ihi na Jehova ga-enyeferịrị ha n’aka anyị, nke a ga-abụkwara anyị ihe ịrịba ama.”+