Ọpụpụ 26:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ị ga-eji ọlaedo machie awara osisi ndị ahụ,+ ị ga-ejikwa ọlaedo rụọ ihe yiri mgbaaka maka ha ka ha bụrụ ihe ga na-ejide osisi ntụhie ndị ahụ; ị ga-ejikwa ọlaedo machie osisi ntụhie ndị ahụ.
29 “Ị ga-eji ọlaedo machie awara osisi ndị ahụ,+ ị ga-ejikwa ọlaedo rụọ ihe yiri mgbaaka maka ha ka ha bụrụ ihe ga na-ejide osisi ntụhie ndị ahụ; ị ga-ejikwa ọlaedo machie osisi ntụhie ndị ahụ.