13 Gakwuru Eze Devid, sị ya, ‘Onyenwe m bụ́ eze, ọ́ bụghị gị ṅụụrụ ohu gị nwaanyị iyi, sị: “Ọ bụ nwa gị Sọlọmọn ga-abụ eze mgbe m nwụrụ, ọ bụkwa ya ga-anọkwasị n’ocheeze m”?+ Oleekwanụ ihe mere Adọnaịja ji ghọọ eze?’
7 O wuru Ihe Owuwu Ụzọ Mbata nke Ocheeze+ ebe ọ ga-anọ na-ekpe ikpe, bụ́ ihe owuwu ụzọ mbata nke ikpe;+ ha jikwa osisi sida kụchie ya malite n’ala ya ruo ná ntụhie ya.+