Ọpụpụ 29:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ị ga-akpọta Erọn na ụmụ ya ndị ikom n’ọnụ ụzọ+ ụlọikwuu nzute, ị ga-ewerekwa mmiri saa ha ahụ́.+