Ọpụpụ 26:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ị ga-eji eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa, mee ákwà ngebichi,+ nke onye na-ekwe ákwà ga-ekwe, maka ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ. Ọpụpụ 40:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ikpeazụ, o gebichiri ákwà ngebichi+ nke ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ. Levitikọs 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 meekwa ka mmadụ niile zukọta+ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.”+
36 Ị ga-eji eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa, mee ákwà ngebichi,+ nke onye na-ekwe ákwà ga-ekwe, maka ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ.