1 Ndị Eze 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E nwere ihe ndị a kpara akpa, ihe ịchọ mma e ji ụdọ ígwè kpaa,+ maka ihe ndị ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ndị ahụ;+ asaa bụ maka otu n’ime ihe ndị ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ndị ahụ, asaa abụrụ maka nke ọzọ.
17 E nwere ihe ndị a kpara akpa, ihe ịchọ mma e ji ụdọ ígwè kpaa,+ maka ihe ndị ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ndị ahụ;+ asaa bụ maka otu n’ime ihe ndị ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ndị ahụ, asaa abụrụ maka nke ọzọ.