24 ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na e mere ihe ahụ n’amaghị ama n’ebe anya nzukọ unu na-ahụghị ya, nzukọ unu dum ga-eji nwa oké ehi chụọ àjà nsure ọkụ ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ nye Jehova, unu ga-achụkwa àjà ọka ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya, dị ka usoro ya si dị,+ werekwa nwa ewu chụọ àjà mmehie.+