35 Ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha na-alọta, ndị bụbu ndị a dọọrọ n’agha,+ chụụrụ Chineke Izrel àjà+ nsure ọkụ, ya bụ, oké ehi+ iri na abụọ maka Izrel dum, ebule+ iri itoolu na isii, ụmụ ebule iri asaa na asaa, mkpi+ iri na abụọ, ka ọ bụrụ àjà mmehie, ha niile bụ àjà nsure ọkụ a chụụrụ Jehova.