2 Ihe E Mere 35:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 A kwadebere maka ozi ahụ,+ ndị nchụàjà guzokwa+ n’ebe ha kwesịrị iguzo,+ ndị Livaị guzokwa n’ìgwè ha dị iche iche,+ dị ka eze nyere n’iwu.+
10 A kwadebere maka ozi ahụ,+ ndị nchụàjà guzokwa+ n’ebe ha kwesịrị iguzo,+ ndị Livaị guzokwa n’ìgwè ha dị iche iche,+ dị ka eze nyere n’iwu.+