2 Ihe E Mere 30:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee guzoro+ n’ebe ha kwesịrị iguzo dị ka ụkpụrụ na-eduzi ha si dị, dị ka iwu Mozis bụ́ onye nke ezi Chineke si dị, ndị nchụàjà+ nọkwa na-efesa ọbara, bụ́ nke ndị Livaị nọ na-ebunye ha, n’elu ebe ịchụàjà.
16 Ha wee guzoro+ n’ebe ha kwesịrị iguzo dị ka ụkpụrụ na-eduzi ha si dị, dị ka iwu Mozis bụ́ onye nke ezi Chineke si dị, ndị nchụàjà+ nọkwa na-efesa ọbara, bụ́ nke ndị Livaị nọ na-ebunye ha, n’elu ebe ịchụàjà.