40 Ha ga-ekwupụta njehie ha+ nakwa njehie ndị nna ha na ekwesịghị ntụkwasị obi ha n’ụzọ ha si meso m omume ekwesịghị ntụkwasị obi, ee, ọbụna n’ụzọ ha jere ije megide m.+
11 Ugbu a, kwupụtaranụ+ Jehova bụ́ Chineke nke nna nna unu hà mmehie unu, meekwanụ ihe na-atọ ya ụtọ,+ kewapụkwanụ onwe unu n’ebe ndị ala a na ndị inyom mba ọzọ+ nọ.”