Levitikọs 23:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa nke a bụ ụbọchị ememme ụlọ ndò a na-emere Jehova ruo ụbọchị asaa.+ 1 Ndị Eze 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Izrel niile wee gbakọọ n’ebe Eze Sọlọmọn nọ n’ọnwa Etanim n’oge ememme,+ ya bụ, n’ọnwa nke asaa.+ 2 Ihe E Mere 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Sọlọmọn wee mee ememme+ ahụ n’oge ahụ ruo ụbọchị asaa, ya na Izrel dum,+ bụ́ ọgbakọ dị nnọọ ukwuu,+ malite n’ebe e si abanye Hemat+ gbadaruo ndagwurugwu Ijipt.+
34 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa nke a bụ ụbọchị ememme ụlọ ndò a na-emere Jehova ruo ụbọchị asaa.+
2 Ndị Izrel niile wee gbakọọ n’ebe Eze Sọlọmọn nọ n’ọnwa Etanim n’oge ememme,+ ya bụ, n’ọnwa nke asaa.+
8 Sọlọmọn wee mee ememme+ ahụ n’oge ahụ ruo ụbọchị asaa, ya na Izrel dum,+ bụ́ ọgbakọ dị nnọọ ukwuu,+ malite n’ebe e si abanye Hemat+ gbadaruo ndagwurugwu Ijipt.+