2 Ndị Eze 18:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Unu ekwela ka Hezekaya mee ka unu tụkwasị Jehova obi,+ sị: “Jehova ga-anapụtarịrị+ anyị, a gaghịkwa enyefe obodo a n’aka eze Asiria.”+ 2 Ndị Eze 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Nke a bụ ihe unu ga-agwa Hezekaya eze Juda, ‘Ekwela ka Chineke gị bụ́ onye ị tụkwasịrị obi duhie gị,+ sị: “A gaghị enyefe Jeruselem+ n’aka eze Asiria.”+ Abụ Ọma 50:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọkuokwa m n’ụbọchị nsogbu.+M ga-anapụta gị, gị onwe gị ga-enyekwa m otuto.”+
30 Unu ekwela ka Hezekaya mee ka unu tụkwasị Jehova obi,+ sị: “Jehova ga-anapụtarịrị+ anyị, a gaghịkwa enyefe obodo a n’aka eze Asiria.”+
10 “Nke a bụ ihe unu ga-agwa Hezekaya eze Juda, ‘Ekwela ka Chineke gị bụ́ onye ị tụkwasịrị obi duhie gị,+ sị: “A gaghị enyefe Jeruselem+ n’aka eze Asiria.”+