Aịzaya 36:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ka Hezekaya wee ghara ịrafu unu,+ sị, ‘Jehova ga-anapụta anyị.’ Ò nwetụwo chi ọ bụla n’ime chi mba dị iche iche napụtara ala ya n’aka eze Asiria?+
18 ka Hezekaya wee ghara ịrafu unu,+ sị, ‘Jehova ga-anapụta anyị.’ Ò nwetụwo chi ọ bụla n’ime chi mba dị iche iche napụtara ala ya n’aka eze Asiria?+