2 Ihe E Mere 33:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ozugbo ọ nọ n’oké ahụhụ,+ o mere ka obi Jehova bụ́ Chineke ya jụrụ,+ o wee na-eweda onwe ya ala+ nke ukwuu n’ihi Chineke nna nna ya hà. Ilu 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Àjà ndị ajọ omume bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ekpere ndị ziri ezi bụ ihe na-atọ ya ụtọ.+
12 Ma ozugbo ọ nọ n’oké ahụhụ,+ o mere ka obi Jehova bụ́ Chineke ya jụrụ,+ o wee na-eweda onwe ya ala+ nke ukwuu n’ihi Chineke nna nna ya hà.