2 Ndị Eze 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 tinyere ndị na-edo nkume na ndị na-awa nkume,+ ha na-ejikwa ya azụ osisi na nkume a wara awa maka ịrụzi ebe ndị gbawara agbawa n’ụlọ Jehova nakwa maka ihe niile e mefuru iji rụzie ụlọ ahụ.
12 tinyere ndị na-edo nkume na ndị na-awa nkume,+ ha na-ejikwa ya azụ osisi na nkume a wara awa maka ịrụzi ebe ndị gbawara agbawa n’ụlọ Jehova nakwa maka ihe niile e mefuru iji rụzie ụlọ ahụ.