2 Ndị Eze 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 nyekwa ya ndị omenkà na ndị na-ewu ụlọ na ndị na-edo nkume, ka e jirikwa ya zụọ osisi na nkume a wara awa a ga-eji rụzie ụlọ ahụ.+
6 nyekwa ya ndị omenkà na ndị na-ewu ụlọ na ndị na-edo nkume, ka e jirikwa ya zụọ osisi na nkume a wara awa a ga-eji rụzie ụlọ ahụ.+