12 Eze na Jehoyada na-ewere ya nye ndị na-arụ ọrụ+ n’ụlọ Jehova,+ ha wee na-ego ndị na-awa nkume+ na ndị omenkà+ maka ịrụzi ụlọ Jehova,+ tinyere ndị ọrụ ígwè na ọla kọpa maka ịrụzi ụlọ Jehova.+
11 Ha wee nye ya ndị omenkà na ndị na-ewu ụlọ+ ka ha jiri ya zụta nkume a wara awa+ na osisi a ga-eji jikọta ihe nakwa ka ha jiri osisi rụzie ụlọ niile ndị eze+ Juda hapụrụ ka ha bibie.