19 nakwa ụmụ Erọn,+ bụ́ ndị nchụàjà, ndị bi n’ala+ ịta ahịhịa nke obodo ha dị iche iche. N’obodo niile, e nwere ndị ikom a kpọrọ aha, ka ha na-enye nwoke ọ bụla n’etiti ndị nchụàjà òkè ya, na-enyekwa ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ usoro ọmụmụ n’etiti ndị Livaị òkè ha.