2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha si n’ihe nketa ha nwetara nye ndị Livaị obodo+ ha ga-ebi, ha ga-enyekwa ndị Livaị ala ịta ahịhịa nke gbara obodo ndị ahụ gburugburu.+
13 Ha nyekwara ụmụ Erọn bụ́ onye nchụàjà obodo mgbaba+ maka onye gburu mmadụ,+ ya bụ, Hibrọn,+ ya na ala ịta ahịhịa ya, nakwa Libna+ na ala ịta ahịhịa ya,