Levitikọs 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-enye ụfọdụ n’ime àjà udo ahụ ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, ya bụ, abụba+ nke kpuchiri eriri afọ ya, ọbụna abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+ Levitikọs 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ ga-esi na ya were abụba kpuchiri eriri afọ ya chụọ àjà, ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, bụ́ abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+
3 Ọ ga-enye ụfọdụ n’ime àjà udo ahụ ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, ya bụ, abụba+ nke kpuchiri eriri afọ ya, ọbụna abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+
14 Ọ ga-esi na ya were abụba kpuchiri eriri afọ ya chụọ àjà, ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, bụ́ abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+