2 Ihe E Mere 25:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ị sịwo n’obi gị, ‘Lee, emeriwo m Idọm.’+ Obi gị+ afụliwo gị elu ka e nyewe gị otuto.+ Nọrọ n’ụlọ gị.+ Gịnị mere ị ga-eji lụọ ọgụ mgbe ị nọ n’ọnọdụ ọjọọ,+ o wee bụrụ na ị ga-ada, gị na Juda?”+ Ilu 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye maara ihe nke hụrụ ọdachi agawo zoo;+ ndị na-amaghị ihe, bụ́ ndị nọ na-aga, atawo ahụhụ si na ya pụta.+
19 Ị sịwo n’obi gị, ‘Lee, emeriwo m Idọm.’+ Obi gị+ afụliwo gị elu ka e nyewe gị otuto.+ Nọrọ n’ụlọ gị.+ Gịnị mere ị ga-eji lụọ ọgụ mgbe ị nọ n’ọnọdụ ọjọọ,+ o wee bụrụ na ị ga-ada, gị na Juda?”+
12 Onye maara ihe nke hụrụ ọdachi agawo zoo;+ ndị na-amaghị ihe, bụ́ ndị nọ na-aga, atawo ahụhụ si na ya pụta.+