2 Ndị Eze 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ikpeazụ, Jehoyakim sooro nna nna ya hà dinaa,+ Jehoyakin nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.