2 Ndị Eze 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Eze Babịlọn wee gbuo+ ha n’ime Ribla, n’ala Hemat.+ E wee si otú a dọrọ Juda n’agha pụọ n’ala ya.+ Abụ Ọma 137:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 137 N’akụkụ osimiri Babịlọn+—n’ebe ahụ ka anyị nọdụrụ ala.+Anyị kwakwara ákwá mgbe anyị chetara Zayọn.+
21 Eze Babịlọn wee gbuo+ ha n’ime Ribla, n’ala Hemat.+ E wee si otú a dọrọ Juda n’agha pụọ n’ala ya.+
137 N’akụkụ osimiri Babịlọn+—n’ebe ahụ ka anyị nọdụrụ ala.+Anyị kwakwara ákwá mgbe anyị chetara Zayọn.+