Abụ Ọma 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-eji olu m kpọkuo Jehova,Ọ ga-esikwa n’ugwu nsọ ya za m.+ Sila. Daniel 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ugbu a, Chineke anyị, biko, nụrụ ekpere ohu gị na arịrịọ ya, mee ka ebe nsọ gị nke e meworo ka ọ tọgbọrọ n’efu+ nweta ihu ọma gị,+ n’ihi gị onwe gị, Jehova.
17 Ugbu a, Chineke anyị, biko, nụrụ ekpere ohu gị na arịrịọ ya, mee ka ebe nsọ gị nke e meworo ka ọ tọgbọrọ n’efu+ nweta ihu ọma gị,+ n’ihi gị onwe gị, Jehova.