1 Ihe E Mere 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ime ndị a, ndị ga-arụ ọrụ dị ka ndị nlekọta nke ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova dị puku iri abụọ na puku anọ; ndị ga-arụkwa ọrụ dị ka ndị isi+ na ndị ikpe+ dị puku mmadụ isii; 1 Ihe E Mere 26:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ime ụmụ Izha,+ Kenanaya na ụmụ ya na-ahụ maka ọrụ a na-anọghị n’ime ụlọ nsọ na-arụ+ dị ka ndị ọrụ na ndị ikpe+ Izrel.
4 N’ime ndị a, ndị ga-arụ ọrụ dị ka ndị nlekọta nke ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova dị puku iri abụọ na puku anọ; ndị ga-arụkwa ọrụ dị ka ndị isi+ na ndị ikpe+ dị puku mmadụ isii;
29 N’ime ụmụ Izha,+ Kenanaya na ụmụ ya na-ahụ maka ọrụ a na-anọghị n’ime ụlọ nsọ na-arụ+ dị ka ndị ọrụ na ndị ikpe+ Izrel.