1 Ndị Eze 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee ruo nnọọ n’oge ahụ na Jeroboam si na Jeruselem pụọ, Ahaịja+ onye Shaịlo+ bụ́ onye amụma wee hụ ya n’okporo ụzọ, Ahaịja yikwa uwe ọhụrụ n’ahụ́ ya; ha abụọ nọkwa naanị ha n’ọhịa.
29 O wee ruo nnọọ n’oge ahụ na Jeroboam si na Jeruselem pụọ, Ahaịja+ onye Shaịlo+ bụ́ onye amụma wee hụ ya n’okporo ụzọ, Ahaịja yikwa uwe ọhụrụ n’ahụ́ ya; ha abụọ nọkwa naanị ha n’ọhịa.